Na You Be God by Tim Godfrey | KairoswebTV | premier online TV

Lyrics Tim Godfrey - Na You Be God (Official Video)   I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ(You are God You're not man) I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ   I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ(You are God You're not man) I bụ Chu...

gospel, na, you, be, god, tim, godfrey

Na You Be God by Tim Godfrey

Published by: KairoswebTV
Date: 06/02/2019
Views: 52
Embed

Lyrics

Tim Godfrey - Na You Be God (Official Video)

I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ(You are God You're not man)

I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ

I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ

I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ

I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ(You are God You're not man)

I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ

I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ

I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ

Na You be God

Almighty God

You no be man oh

You no be man oh

Nara Ekele (take Glory)

Nara Otuto (Receive Worship)

Ome Mma (You who do Good)

Nanị Gị ka m ga efe (You alone will l serve)

A ga m aja Gị mma (l will praise You)

Si na ebighebi, ebighebi ruo na ebighebi (From Everlasting, Everlasting to Everlasting)

A ga m aja Gị mma (l will praise You)

Si na ebighebi, ebighebi ruo na ebighebi (From everlasting, Everlasting to Everlasting)

Na You be God

Almighty God

You no be man oh

You no be man oh

Ancient of days

You never ever change

Ị dịghị agbanwe agbanwe (You do not change)

Ị dịghị agbanwe agbanwe (You do not change)

From age to age

Lord You remain the same

Channels:
Tags: